Onwere Ihe ichoro ka Chi mere gi, omeli hi? Onwero ihe iyoro ya onyehu gi? Chi anyi di egwu, ihe nile di na aka ya.
Onye dutere Jesu Christi kanyi were nwe ndu ebebe. Onye zoputara anyi na njo na onwu. Chi bu eze buru kwa onye n'enye anyi ndu, na nye ihe oma nile. Onwegho ihe oma anyi nwere esighi na aka Chukwu? Imara onye obu, iga enwe ndu ebebe.
Ngozi nile nabia n'aka chukwu ya gozi umu ya n'uwa ya na nu wa ozo. Ihe abu Akaraka nwa Chukwu. Onye obuna bu nwa Chukwu nwere ngozi na oganiru na akaraka ha. Ikwere na ihe a, anam asi gi kwu o, otito diri Jesu.
No comments:
Post a Comment