Saturday, June 18, 2016

Ekenem Maria - Hail Mary in Igbo

This is how we say the Hail Mary in Igbo Language:

Ekenem Maria
juputara na gracia,
Oseburu uwa nonyere gi,
idi ngozi na etiti ukporo nine,
odiazi ngozi nwafo gi bu Jesu,

Maria di aso,
nne nke Chukwu,
yobara anyi bu ndi njo ayiyo,
kita, na amani onwu anyi.

Amen.

1 comment: