Jesu Christi bu onye nzoputa anyi, buru kwa nwa Chukwu. Obu n'ime ya ka anyi jiri buru umu Chukwu di ka etu akwuko nso ji akpo anyi.
Umu Chukwu nwere etu Akaraka ha siri diri. Akaraka any di iche. O di hi ka Akarak ndi uwa a. Umu Chikwu nwere elemanya. Ha nwere okwukwe. Ha nwere ifunanya na obi uto ni ife nile ya na ije ha nile.
Anyi bu Umu Chukwu mana anyi kwesiri e gosi na anyi bu Umu ya site na omume anyi. Obu ife anyi mere ga nyere anyi aka n'ije enuigwe.
I kwere na nwa Chukwu, I buru nwa Chukwu, ihe mu na gwa gi bu, jidesie okwukwe gi ike maka n'okwukwe ga du gi n'ije gi nile.
Ekene dili Chukwu nyere anyi Jesu Christi.
No comments:
Post a Comment